Aịzaya 37:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ugbu a, Jehova bụ́ Chineke anyị,+ biko, zọpụta anyị n’aka ya,+ ka alaeze niile nke ụwa wee mara na ọ bụ naanị gị, Jehova, bụ Chineke.”+ Ezikiel 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Obodo nta ndị dị n’ala ya—a ga-eji mma agha laa ha n’iyi, ndị mmadụ ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+
20 Ugbu a, Jehova bụ́ Chineke anyị,+ biko, zọpụta anyị n’aka ya,+ ka alaeze niile nke ụwa wee mara na ọ bụ naanị gị, Jehova, bụ Chineke.”+
6 Obodo nta ndị dị n’ala ya—a ga-eji mma agha laa ha n’iyi, ndị mmadụ ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+