Ezra 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Akwụkwọ ozi nke Atazaksis,+ bụ́ eze ndị eze,+ degaara Ezra onye nchụàjà, onye bụ́ ọkà n’idepụta ihe dị n’iwu Chineke nke eluigwe:+ Udo dịrị gị.+ Ugbu a, Daniel 2:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Gị onwe gị, eze, bụ́ eze ndị eze, gị onye Chineke nke eluigwe nyeworo alaeze a,+ ike, na ume na ebube,
12 “Akwụkwọ ozi nke Atazaksis,+ bụ́ eze ndị eze,+ degaara Ezra onye nchụàjà, onye bụ́ ọkà n’idepụta ihe dị n’iwu Chineke nke eluigwe:+ Udo dịrị gị.+ Ugbu a,
37 Gị onwe gị, eze, bụ́ eze ndị eze, gị onye Chineke nke eluigwe nyeworo alaeze a,+ ike, na ume na ebube,