Aịzaya 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E wedawo nganga gị ala ruo Shiol, ya na ụda nke ụbọ akwara gị.+ A gbasawo ikpuru n’okpuru gị dị ka ihe ndina; ikpuru bụkwa ihe mkpuchi gị.’+
11 E wedawo nganga gị ala ruo Shiol, ya na ụda nke ụbọ akwara gị.+ A gbasawo ikpuru n’okpuru gị dị ka ihe ndina; ikpuru bụkwa ihe mkpuchi gị.’+