2 Ndị Eze 24:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nebukadneza eze Babịlọn wee buso obodo ahụ agha, mgbe ndị na-ejere ya ozi nọchibidoro ya.+ Jeremaya 39:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 N’afọ nke itoolu nke ọchịchị Zedekaya eze Juda, n’ọnwa nke iri,+ Nebukadreza eze Babịlọn na ndị agha ya niile bịara Jeruselem wee malite ịnọchibido ya.+
39 N’afọ nke itoolu nke ọchịchị Zedekaya eze Juda, n’ọnwa nke iri,+ Nebukadreza eze Babịlọn na ndị agha ya niile bịara Jeruselem wee malite ịnọchibido ya.+