13 tinyere sinamọn na ihe na-esi ísì ụtọ nke India na ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ na mmanụ na-esi ísì ụtọ na frankinsens na mmanya na mmanụ oliv na ntụ ọka e gwere nke ọma na ọka wit na ehi na atụrụ, na ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya na ndị ohu na mkpụrụ obi bụ́ mmadụ.+