Jenesis 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jọkshan wee mụọ Shiba+ na Didan.+ Ụmụ Didan wee bụrụ Ashurim na Letushim na Leumim. Job 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ìgwè ndị njem nke Tima+ elewo anya ịhụ ha,Ìgwè ndị Siba,+ ndị nọ na-eme njem, echerewo ha.