Zekaraya 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Taya wee maara onwe ya ékpè, kpokọọ ọlaọcha dị ka ájá, kpokọọkwa ọlaedo dị ka apịtị dị n’okporo ámá.+ Mkpughe 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na mmanya nke iwe nke ịkwa iko ya enwetawo mba niile,+ ya na ndị eze nke ụwa kwakwara iko,+ ndị ahịa+ nke ụwa bakwara ọgaranya n’ihi ndụ okomoko gabigara ókè ọ na-ebi n’enweghị ihere ọ bụla.”+
3 Taya wee maara onwe ya ékpè, kpokọọ ọlaọcha dị ka ájá, kpokọọkwa ọlaedo dị ka apịtị dị n’okporo ámá.+
3 N’ihi na mmanya nke iwe nke ịkwa iko ya enwetawo mba niile,+ ya na ndị eze nke ụwa kwakwara iko,+ ndị ahịa+ nke ụwa bakwara ọgaranya n’ihi ndụ okomoko gabigara ókè ọ na-ebi n’enweghị ihere ọ bụla.”+