Ezikiel 26:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Mgbe m ga-eme ka ị bụrụ obodo a lara n’iyi, dị ka obodo mmadụ na-ebighị, mgbe m ga-eme ka ogbu mmiri kpuchie gị, mmiri dị ukwuu ga-ekpuchiworị gị,+
19 N’ihi na nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Mgbe m ga-eme ka ị bụrụ obodo a lara n’iyi, dị ka obodo mmadụ na-ebighị, mgbe m ga-eme ka ogbu mmiri kpuchie gị, mmiri dị ukwuu ga-ekpuchiworị gị,+