Ezikiel 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 sị Taya,“‘Gị onye bi n’ọnụ ọnụ oké osimiri,+ nwaanyị nke ya na ndị dị iche iche ndị si n’ọtụtụ agwaetiti na-azụkọ ahịa,+ nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Taya, gị onwe gị sịrị, ‘Ezuru m okè n’ịma mma.’+
3 sị Taya,“‘Gị onye bi n’ọnụ ọnụ oké osimiri,+ nwaanyị nke ya na ndị dị iche iche ndị si n’ọtụtụ agwaetiti na-azụkọ ahịa,+ nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Taya, gị onwe gị sịrị, ‘Ezuru m okè n’ịma mma.’+