Ilu 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka onye bịara abịa too gị, ọ bụghị ọnụ gị; ka onye mba ọzọ tookwa gị, ọ bụghị egbugbere ọnụ gị.+ Aịzaya 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova nke ụsụụ ndị agha ekpebiwo ihe a,+ imerụ nganga nke ịma mma niile,+ ilelị ndị niile a na-asọpụrụ n’ụwa.+ Ezikiel 28:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Nwa nke mmadụ, bụọ abụ iru uju banyere eze Taya,+ sị ya, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “‘“Ị bụ onye e ji ama atụ, i jupụtara n’amamihe,+ zuokwa okè n’ịma mma.+
9 Jehova nke ụsụụ ndị agha ekpebiwo ihe a,+ imerụ nganga nke ịma mma niile,+ ilelị ndị niile a na-asọpụrụ n’ụwa.+
12 “Nwa nke mmadụ, bụọ abụ iru uju banyere eze Taya,+ sị ya, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “‘“Ị bụ onye e ji ama atụ, i jupụtara n’amamihe,+ zuokwa okè n’ịma mma.+