Ezikiel 31:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Sida ndị ọzọ ahaghị ka ya n’ubi Chineke.+ Osisi junipa enweghị alaka yiri nke ya. Alaka osisi plen adịghịkwa ka alaka ya. Ọ dịghị osisi ọzọ dị n’ubi Chineke nke yiri ya n’ịma mma.+
8 Sida ndị ọzọ ahaghị ka ya n’ubi Chineke.+ Osisi junipa enweghị alaka yiri nke ya. Alaka osisi plen adịghịkwa ka alaka ya. Ọ dịghị osisi ọzọ dị n’ubi Chineke nke yiri ya n’ịma mma.+