Ezikiel 31:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 E nweghị osisi Sida dị ka ya n’ubi Chineke.+ E nweghị osisi junipa alaka ya yiri nke ya. E nweghịkwa alaka osisi plen dị ka alaka ya. A bịa ná mma, e nweghị osisi ọzọ yiri ya n’ubi Chineke.
8 E nweghị osisi Sida dị ka ya n’ubi Chineke.+ E nweghị osisi junipa alaka ya yiri nke ya. E nweghịkwa alaka osisi plen dị ka alaka ya. A bịa ná mma, e nweghị osisi ọzọ yiri ya n’ubi Chineke.