Job 40:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Gosipụta oké iwe gị,+Lee onye ọ bụla nke dị mpako, weda ya ala. Abụ Ọma 73:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ezie, ọ bụ n’ala na-amị amị ka i mere ka ha nọrọ.+I mewo ka ha daa wee laa n’iyi.+ Abụ Ọma 147:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova na-enyere ndị dị umeala n’obi aka;+Ọ na-ewedaru ndị ajọ omume ala.+ Aịzaya 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Otú ọ dị, a ga-eweda gị ala ruo Shiol,+ ruo n’ebe kasị mie emi n’ime olulu.+