2 Ihe E Mere 36:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 iji mezuo ihe Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya,+ ruo mgbe ala ahụ debezuru ụbọchị izu ike o ji ụgwọ ya.+ O debere ụbọchị izu ike n’ụbọchị niile ọ tọgbọrọ n’efu ruo mgbe afọ iri asaa zuru.+
21 iji mezuo ihe Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya,+ ruo mgbe ala ahụ debezuru ụbọchị izu ike o ji ụgwọ ya.+ O debere ụbọchị izu ike n’ụbọchị niile ọ tọgbọrọ n’efu ruo mgbe afọ iri asaa zuru.+