Ezikiel 30:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m ga-esunye Ijipt ọkụ, bibiekwa ndị niile na-enyere ya aka.+
8 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m ga-esunye Ijipt ọkụ, bibiekwa ndị niile na-enyere ya aka.+