Ezikiel 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ndị na-akwado Ijipt ga-ada, ike ya nke na-ebu ya isi ga-adakwa.’+ “‘A ga-eji mma agha gbuo ha n’ime ya, malite na Migdọl+ ruo na Sayini,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
6 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ndị na-akwado Ijipt ga-ada, ike ya nke na-ebu ya isi ga-adakwa.’+ “‘A ga-eji mma agha gbuo ha n’ime ya, malite na Migdọl+ ruo na Sayini,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.