Ezikiel 29:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, lee, m na-emegide gị, na-emegidekwa ọwa mmiri niile nke Naịl gị,+ m ga-emekwa ka ala Ijipt bụrụ ebe a lara n’iyi, ebe kpọrọ nkụ, ebe tọgbọrọ n’efu,+ malite na Migdọl+ ruo Sayini,+ ruokwa n’ókè ya na Itiopia.
10 Ya mere, lee, m na-emegide gị, na-emegidekwa ọwa mmiri niile nke Naịl gị,+ m ga-emekwa ka ala Ijipt bụrụ ebe a lara n’iyi, ebe kpọrọ nkụ, ebe tọgbọrọ n’efu,+ malite na Migdọl+ ruo Sayini,+ ruokwa n’ókè ya na Itiopia.