2 “Gwa ụmụ Izrel ka ha laghachi azụ maa ụlọikwuu n’ihu Paịhahaịrọt n’agbata Migdọl na oké osimiri nke chere Bel-zifọn ihu.+ N’ihu ya ka unu ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ oké osimiri ahụ.
14 “Kọọnụ ya n’Ijipt, kwusaanụ ya na Migdọl,+ kwusaakwanụ ya na Nọf+ nakwa na Tapanhis.+ Sịnụ, ‘Guzoro, jikere,+ n’ihi na mma agha ga-eripịa gị gburugburu.+