Ezikiel 32:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “‘Ndị a bụ ndị Fero ga-ahụ, a ga-akasikwa ya obi maka ndị ya niile.+ A ga-eji mma agha gbuo Fero na ndị agha ya niile,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
31 “‘Ndị a bụ ndị Fero ga-ahụ, a ga-akasikwa ya obi maka ndị ya niile.+ A ga-eji mma agha gbuo Fero na ndị agha ya niile,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.