Aịzaya 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọbụna osisi junipa+ na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe mere gị, osisi sida nke Lebanọn na-aṅụrịkwa ọṅụ, sị, ‘Kemgbe a kwaturu gị, ọ dịghị onye na-egbutu osisi+ nke na-abịa egbutu anyị.’ Ezikiel 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M mere ka ọ maa mma site n’ime ka o nwee ọtụtụ alaka,+ osisi ndị ọzọ niile dị n’Iden, bụ́ ubi nke ezi Chineke, nọ na-emere ya anyaụfụ.’+
8 Ọbụna osisi junipa+ na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe mere gị, osisi sida nke Lebanọn na-aṅụrịkwa ọṅụ, sị, ‘Kemgbe a kwaturu gị, ọ dịghị onye na-egbutu osisi+ nke na-abịa egbutu anyị.’
9 M mere ka ọ maa mma site n’ime ka o nwee ọtụtụ alaka,+ osisi ndị ọzọ niile dị n’Iden, bụ́ ubi nke ezi Chineke, nọ na-emere ya anyaụfụ.’+