Daniel 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 nke akwụkwọ ya mara mma, nke mkpụrụ ya dịkwa ọtụtụ, nke ihe oriri nke na-ezuru ihe niile dị n’elu ya; nke anụ ọhịa niile bi n’okpuru ya, nke anụ ufe nke eluigwe bikwa n’alaka ya,+
21 nke akwụkwọ ya mara mma, nke mkpụrụ ya dịkwa ọtụtụ, nke ihe oriri nke na-ezuru ihe niile dị n’elu ya; nke anụ ọhịa niile bi n’okpuru ya, nke anụ ufe nke eluigwe bikwa n’alaka ya,+