Ezikiel 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M mere ka ọ maa mma site n’ime ka o nwee ọtụtụ alaka,+ osisi ndị ọzọ niile dị n’Iden, bụ́ ubi nke ezi Chineke, nọ na-emere ya anyaụfụ.’+
9 M mere ka ọ maa mma site n’ime ka o nwee ọtụtụ alaka,+ osisi ndị ọzọ niile dị n’Iden, bụ́ ubi nke ezi Chineke, nọ na-emere ya anyaụfụ.’+