Ezikiel 29:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-agbahapụ gị n’ala ịkpa, gị na azụ̀ niile dị n’ọwa mmiri niile nke Naịl gị.+ N’elu ala ka ị ga-ada.+ A gaghị achịkọta gị, a gaghịkwa atụtụkọta gị. M ga-ewere gị nyefee anụ ọhịa nke ụwa na anụ ufe nke eluigwe ka ị bụrụ nri ha.+
5 M ga-agbahapụ gị n’ala ịkpa, gị na azụ̀ niile dị n’ọwa mmiri niile nke Naịl gị.+ N’elu ala ka ị ga-ada.+ A gaghị achịkọta gị, a gaghịkwa atụtụkọta gị. M ga-ewere gị nyefee anụ ọhịa nke ụwa na anụ ufe nke eluigwe ka ị bụrụ nri ha.+