4 M ga-agbahapụkwa gị n’elu ala. M ga-atụda gị n’ala.+ Ọ bụkwa n’elu gị ka m ga-eme ka anụ ufe niile nke eluigwe biri, ọ bụkwa gị ka m ga-eme ka anụ ọhịa nke ụwa dum rie rijuo afọ.+
4 N’ugwu ndị dị n’Izrel ka ị ga-ada,+ gị na ìgwè ndị agha gị niile na ndị ga-eso gị. M ga-ewere gị nye nnụnụ na-eri anụ, ụdị nnụnụ ọ bụla, na anụ ọhịa ka ị bụrụ nri ha.”+
18 ka unu wee rie anụ+ ndị eze na anụ ndị ọchịagha na anụ ndị dị ike+ na anụ ịnyịnya+ na nke ndị nọ n’elu ha, na anụ mmadụ niile, nke ndị nweere onwe ha na nke ndị ohu na nke ndị nta na ndị ukwu.”