Ezikiel 29:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-enyefe Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn ala Ijipt,+ ọ ga-eburu akụ̀ ya, meekwa ka ọ bụrụ ihe nkwata buru ibu,+ bukọrọkwa ihe dị ukwuu na ya; ọ ga-aghọkwa ụgwọ ọrụ nke ndị agha ya.’
19 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-enyefe Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn ala Ijipt,+ ọ ga-eburu akụ̀ ya, meekwa ka ọ bụrụ ihe nkwata buru ibu,+ bukọrọkwa ihe dị ukwuu na ya; ọ ga-aghọkwa ụgwọ ọrụ nke ndị agha ya.’