Ezikiel 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-eme ka ndị dike niile, bụ́ ndị ọchịchị aka ike nke mba dị iche iche, were mma agha gbuo ndị gị;+ ha ga-ebukọrọkwa ihe Ijipt ji anya isi, a ga-alakwa ndị ya niile n’iyi.+
12 M ga-eme ka ndị dike niile, bụ́ ndị ọchịchị aka ike nke mba dị iche iche, were mma agha gbuo ndị gị;+ ha ga-ebukọrọkwa ihe Ijipt ji anya isi, a ga-alakwa ndị ya niile n’iyi.+