11 A na-akpọbata ya na ndị so ya, bụ́ ndị ọchịchị aka ike nke mba dị iche iche,+ ka ha mee ka ala ha bụrụ mkpọmkpọ ebe. Ha ga-amịpụtakwa mma agha buso Ijipt agha, meekwa ka ala ha jupụta ná ndị e gburu egbu.+
6 N’ihi na, lee, m ga-eme ka ndị Kaldia bilie,+ bụ́ mba nwere obi ilu nke na-emekwa ihe ọsọ ọsọ, nke na-aga n’ebe ndị sara mbara n’ụwa iji weghara ebe obibi ndị na-abụghị nke ya.+