7 n’ihi ya, lee, m ga-akpọtara gị ndị mba ọzọ,+ ndị na-achị mba dị iche iche n’aka ike,+ ha ga-amịpụtakwa mma agha ha ka ha bibie ịma mma nke amamihe gị, merụọkwa ịma mma gị nke na-egbu maramara.+
6 N’ihi na, lee, m ga-eme ka ndị Kaldia bilie,+ bụ́ mba nwere obi ilu nke na-emekwa ihe ọsọ ọsọ, nke na-aga n’ebe ndị sara mbara n’ụwa iji weghara ebe obibi ndị na-abụghị nke ya.+