Ezikiel 30:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 A na-akpọbata ya na ndị so ya, bụ́ ndị ọchịchị aka ike nke mba dị iche iche,+ ka ha mee ka ala ha bụrụ mkpọmkpọ ebe. Ha ga-amịpụtakwa mma agha buso Ijipt agha, meekwa ka ala ha jupụta ná ndị e gburu egbu.+
11 A na-akpọbata ya na ndị so ya, bụ́ ndị ọchịchị aka ike nke mba dị iche iche,+ ka ha mee ka ala ha bụrụ mkpọmkpọ ebe. Ha ga-amịpụtakwa mma agha buso Ijipt agha, meekwa ka ala ha jupụta ná ndị e gburu egbu.+