Ezikiel 29:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m ga-eme ka mma agha bịakwasị gị,+ m ga-esikwa n’etiti gị bipụ mmadụ na anụ ụlọ.+ Ezikiel 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-eme ka ọwa mmiri niile nke Naịl+ bụrụ ala akọrọ, werekwa ala ha resị ndị ọjọọ.+ M ga-ejikwa ndị mba ọzọ mee ka ala ha na ihe niile dị n’ime ya tọgbọrọ n’efu.+ Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.’+
8 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m ga-eme ka mma agha bịakwasị gị,+ m ga-esikwa n’etiti gị bipụ mmadụ na anụ ụlọ.+
12 M ga-eme ka ọwa mmiri niile nke Naịl+ bụrụ ala akọrọ, werekwa ala ha resị ndị ọjọọ.+ M ga-ejikwa ndị mba ọzọ mee ka ala ha na ihe niile dị n’ime ya tọgbọrọ n’efu.+ Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.’+