Jenesis 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ụmụ Shem bụ Ilam+ na Ashọ+ na Apakshad+ na Lọd na Eram. Jeremaya 49:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nke a bụ okwu Jehova nke ruru Jeremaya onye amụma ntị banyere Ilam+ ná mmalite ọchịchị Zedekaya+ eze Juda, sị:
34 Nke a bụ okwu Jehova nke ruru Jeremaya onye amụma ntị banyere Ilam+ ná mmalite ọchịchị Zedekaya+ eze Juda, sị: