24 “Ilam+ na ndị ya niile gbara ili ya gburugburu. E gburu ha niile egbu. Ha bụ ndị e ji mma agha gbuo, ndị gbadaworo n’ime ala n’ebighị úgwù, ndị meworo ka a na-atụ ha egwu n’ala ndị dị ndụ. Ha ga-eburukwa mmechuihu ha, ha na ndị na-agbada n’olulu.+