13N’Antiọk, e nwere ndị amụma+ na ndị ozizi n’ọgbakọ dị n’ebe ahụ, Banabas ya na Simiọn onye a kpọrọ Naịja, na Lushiọs+ onye Saịrini, na Manen onye ya na Herọd onye na-achị ógbè ahụ gụkọrọ akwụkwọ, tinyere Sọl.
1Pita, onyeozi+ nke Jizọs Kraịst, na-edetara unu akwụkwọ, unu ndị bi nwa oge+ n’ebe dị iche iche+ n’ime Pọntọs, Galeshia, Kapadoshia,+ Eshia, na Bitinia, ndị a họọrọ+