Ezikiel 32:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “‘N’ebe ahụ ka Idọm+ na ndị eze ya na ndị isi ya niile nọ, bụ́ ndị a tụkọtara ozu ha na ndị e ji mma agha gbuo,+ n’agbanyeghị na ha dị ike; ha na ndị a na-ebighị úgwù+ na ndị na-agbada n’olulu ga-atọgbọkọ.
29 “‘N’ebe ahụ ka Idọm+ na ndị eze ya na ndị isi ya niile nọ, bụ́ ndị a tụkọtara ozu ha na ndị e ji mma agha gbuo,+ n’agbanyeghị na ha dị ike; ha na ndị a na-ebighị úgwù+ na ndị na-agbada n’olulu ga-atọgbọkọ.