Matiu 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 kama nke ahụ, na-agakwurunụ atụrụ furu efu nke ụlọ Izrel.+ Luk 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ònye n’ime unu nke nwere otu narị atụrụ, ka ọ ga-abụ, ọ bụrụ na otu n’ime ha efuo, ya aghara ịhapụ iri itoolu na itoolu n’ala ịkpa gaa chọwa nke ahụ furu efu ruo mgbe ọ chọtara ya?+
4 “Ònye n’ime unu nke nwere otu narị atụrụ, ka ọ ga-abụ, ọ bụrụ na otu n’ime ha efuo, ya aghara ịhapụ iri itoolu na itoolu n’ala ịkpa gaa chọwa nke ahụ furu efu ruo mgbe ọ chọtara ya?+