Jeremaya 30:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha ga na-enye ekele, a ga na-anụ olu ndị na-achị ọchị n’etiti ha.+ M ga-eme ka ha mụbaa, ha agaghịkwa adị ole na ole;+ m ga-eme ka ha dị ọtụtụ, ha agaghịkwa adị ntakịrị.+ Jeremaya 31:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-agha mkpụrụ nke bụ́ mmadụ na mkpụrụ nke bụ́ anụ ụlọ n’ụlọ Izrel nakwa n’ụlọ Juda.”+
19 Ha ga na-enye ekele, a ga na-anụ olu ndị na-achị ọchị n’etiti ha.+ M ga-eme ka ha mụbaa, ha agaghịkwa adị ole na ole;+ m ga-eme ka ha dị ọtụtụ, ha agaghịkwa adị ntakịrị.+
27 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-agha mkpụrụ nke bụ́ mmadụ na mkpụrụ nke bụ́ anụ ụlọ n’ụlọ Izrel nakwa n’ụlọ Juda.”+