Ezikiel 37:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, ọkpụkpụ ndị a bụ ụlọ Izrel dum.+ Lee, ha na-asị, ‘Ọkpụkpụ anyị akpọọla nkụ, anyị enwekwaghị olileanya.+ E kewapụwo anyị iche kpamkpam.’
11 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, ọkpụkpụ ndị a bụ ụlọ Izrel dum.+ Lee, ha na-asị, ‘Ọkpụkpụ anyị akpọọla nkụ, anyị enwekwaghị olileanya.+ E kewapụwo anyị iche kpamkpam.’