14 Unu ga-ahụ ya, unu ewee nwee obi aṅụrị,+ ndụ ga-ejupụta n’ọkpụkpụ unu+ dị ka ọ na-ejupụta n’ahịhịa ndụ.+ A ga-emekwa ka ndị ohu Jehova mara aka ya,+ ma ọ ga-ama ndị iro ya ikpe.”+
11 Mgbe ụbọchị atọ na ọkara ahụ gasịrị,+ mmụọ nke ndụ nke si n’ebe Chineke nọ banyere n’ime ha,+ ha wee guzo n’ụkwụ ha, oké egwu wee jide ndị na-ahụ ha.