Abụ Ọma 126:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọchị juru anyị ọnụ n’oge ahụ,+Mkpu ọṅụ jupụtakwara n’ire anyị.+Ha wee kwuwe n’etiti mba niile n’oge ahụ, sị:+“Jehova emewo oké ihe n’ihe o meere ha.”+ Ezikiel 37:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga-eme ka unu nwee akwara, meekwa ka unu nwee anụ ahụ́, m ga-eji akpụkpọ ahụ́ kpuchie unu, meekwa ka ume ndụ baa n’ime unu, unu ga-adịkwa ndụ ọzọ;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.”’”+
2 Ọchị juru anyị ọnụ n’oge ahụ,+Mkpu ọṅụ jupụtakwara n’ire anyị.+Ha wee kwuwe n’etiti mba niile n’oge ahụ, sị:+“Jehova emewo oké ihe n’ihe o meere ha.”+
6 M ga-eme ka unu nwee akwara, meekwa ka unu nwee anụ ahụ́, m ga-eji akpụkpọ ahụ́ kpuchie unu, meekwa ka ume ndụ baa n’ime unu, unu ga-adịkwa ndụ ọzọ;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.”’”+