Zekaraya 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Nke a bụ ihe otiti Jehova ga-eti ndị niile ga-ebuso Jeruselem agha:+ Anụ ahụ́ mmadụ ga na-erekapụsị ka onye ahụ guzo ọtọ;+ anya mmadụ ga na-erekasị n’oghere ya, ire ya ga na-erekasịkwa n’ime ọnụ ya.
12 “Nke a bụ ihe otiti Jehova ga-eti ndị niile ga-ebuso Jeruselem agha:+ Anụ ahụ́ mmadụ ga na-erekapụsị ka onye ahụ guzo ọtọ;+ anya mmadụ ga na-erekasị n’oghere ya, ire ya ga na-erekasịkwa n’ime ọnụ ya.