Ezikiel 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sị ala Izrel, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị,+ m ga-amịpụtakwa mma agha m n’ọbọ+ ya bipụ ma onye ezi omume ma onye ajọ omume n’etiti gị.+
3 Sị ala Izrel, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị,+ m ga-amịpụtakwa mma agha m n’ọbọ+ ya bipụ ma onye ezi omume ma onye ajọ omume n’etiti gị.+