5 Jehova wee sị m: “Nwa nke mmadụ, chebara ihe a echiche,+ jiri anya gị hụrụ, jirikwa ntị gị nụrụ ihe niile m na-agwa gị banyere ụkpụrụ niile nke ụlọ Jehova na iwu niile na-achị ya, chebarakwa ọnụ ụzọ e si abanye n’Ụlọ a echiche, tinyere ọnụ ụzọ niile e si apụ n’ebe nsọ.