-
Ezikiel 42:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 O wee sị m: “Ụlọ iri ihe ndị dị n’ebe ugwu na ụlọ iri ihe ndị dị n’ebe ndịda, bụ́ ndị dị n’ihu ebe ahụ dịpụrụ iche,+ bụ ụlọ dị nsọ ndị a na-anọ eri ihe. Ọ bụ ebe ndị nchụàjà ndị na-abịakwute+ Jehova na-anọ eri ihe kasị nsọ.+ N’ebe ahụ ka ha na-edebe ihe ndị kasị nsọ na àjà ọka* na àjà mmehie na àjà ikpe ọmụma, n’ihi na ebe ahụ dị nsọ.+
-