-
Ezikiel 41:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 Ụlọ nke dị n’ihu ebe dịpụrụ iche, n’ebe ọdịda anyanwụ, dị kubit iri asaa n’obosara. Ahụ́ ụlọ ahụ dị kubit ise n’obosara gbaa gburugburu; ogologo ya dị kubit iri itoolu.
-