Ezikiel 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee hụ, ma, lee! oké ifufe+ si n’ebe ugwu fere na-abịa, e nwekwara nnukwu ígwé ojii+ na ọkụ na-enwu enwu,+ ìhè na-enwukwa gburugburu ígwé ojii ahụ, ihe yiri ọla nke na-egbu maramara sikwa n’etiti ya na-egbukepụ, ya bụ, n’etiti ọkụ ahụ.+
4 M wee hụ, ma, lee! oké ifufe+ si n’ebe ugwu fere na-abịa, e nwekwara nnukwu ígwé ojii+ na ọkụ na-enwu enwu,+ ìhè na-enwukwa gburugburu ígwé ojii ahụ, ihe yiri ọla nke na-egbu maramara sikwa n’etiti ya na-egbukepụ, ya bụ, n’etiti ọkụ ahụ.+