Abụ Ọma 45:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụmụ gị ndị ikom+ ga-anọchi nna nna gị hà,+Ị ga-ahọpụta ha ịbụ ndị isi n’ụwa dum.+ Aịzaya 32:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Lee! Otu eze+ ga-achị ka e wee nwee ezi omume;+ ndị isi ga-achịkwa+ dị ka ndị isi ka e wee nwee ikpe ziri ezi.
32 Lee! Otu eze+ ga-achị ka e wee nwee ezi omume;+ ndị isi ga-achịkwa+ dị ka ndị isi ka e wee nwee ikpe ziri ezi.