Ọpụpụ 30:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ị ga-edo ha nsọ ka ha wee bụrụ ihe kasị nsọ n’ezie.+ Onye ọ bụla ga-emetụ ha aka ga-abụ onye dị nsọ.+ Levitikọs 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “‘Ihe ọ bụla metụrụ anụ ya ga-adị nsọ,+ mgbe mmadụ fesakwara ọbara ya n’uwe,+ ị ga-anọ n’ebe dị nsọ+ sụọ ihe o fesara ọbara.
29 Ị ga-edo ha nsọ ka ha wee bụrụ ihe kasị nsọ n’ezie.+ Onye ọ bụla ga-emetụ ha aka ga-abụ onye dị nsọ.+
27 “‘Ihe ọ bụla metụrụ anụ ya ga-adị nsọ,+ mgbe mmadụ fesakwara ọbara ya n’uwe,+ ị ga-anọ n’ebe dị nsọ+ sụọ ihe o fesara ọbara.