Ezikiel 44:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Otú ọ dị, onyeisi+ ga-anọdụ ọdụ n’ime ya dị ka onyeisi, ka o wee rie achịcha n’ihu Jehova.+ Ọ ga-esi n’ụzọ e si aga n’ihe owuwu ụzọ mbata nke ọnụ ụzọ ámá bata, ọ bụkwa n’ụzọ ahụ ka ọ ga-esi pụọ.”+
3 Otú ọ dị, onyeisi+ ga-anọdụ ọdụ n’ime ya dị ka onyeisi, ka o wee rie achịcha n’ihu Jehova.+ Ọ ga-esi n’ụzọ e si aga n’ihe owuwu ụzọ mbata nke ọnụ ụzọ ámá bata, ọ bụkwa n’ụzọ ahụ ka ọ ga-esi pụọ.”+