2 Ihe E Mere 29:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ozugbo ha chụsịrị àjà ahụ, eze na ndị niile ya na ha nọ hulatara kpọọ isiala.+