Ọpụpụ 29:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Ị ga-akpụrụ ebule ahụ e ji ahọpụta mmadụ, ị ga-esikwa anụ ya n’ebe dị nsọ.+ 2 Ihe E Mere 35:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha wee sie+ anụ àjà ememme ngabiga+ ahụ n’ọkụ dị ka a na-eme; ha jikwa ite e ji esi nri na ite ikè ha dị okirikiri nakwa ite na-enweghị afọ sie ihe ndị e mere ka ha dị nsọ.+ E mesịa, ha buteere ya ụmụ Izrel niile ọsọ ọsọ.+
13 Ha wee sie+ anụ àjà ememme ngabiga+ ahụ n’ọkụ dị ka a na-eme; ha jikwa ite e ji esi nri na ite ikè ha dị okirikiri nakwa ite na-enweghị afọ sie ihe ndị e mere ka ha dị nsọ.+ E mesịa, ha buteere ya ụmụ Izrel niile ọsọ ọsọ.+